Abụ Ọma 31:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Jehova, biko, ekwela ka ihere mee m mgbe m na-akpọku gị.+ Ka ihere mee ndị ajọ omume.+ Ka e mechie ha ọnụ n’ili.*+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 31:17 Ụlọ Nche,1/1/1994, p. 17-18
17 Jehova, biko, ekwela ka ihere mee m mgbe m na-akpọku gị.+ Ka ihere mee ndị ajọ omume.+ Ka e mechie ha ọnụ n’ili.*+