Abụ Ọma 32:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 N’ihi na ma n’ehihie ma n’abalị, iwe ị na-ewesa m* na-anyịgbu m ka à ga-asị na ọ bụ ibu dị arọ.+ Ume dị m n’ahụ́ gwụrụ ka ebe anwụ mịkọọrọ mmiri n’oge ọkọchị. (Sila) Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 32:4 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 57 Ụlọ Nche,11/15/2009, p. 36/1/2001, p. 283/15/1993, p. 9-1010/1/1991, p. 17-18
4 N’ihi na ma n’ehihie ma n’abalị, iwe ị na-ewesa m* na-anyịgbu m ka à ga-asị na ọ bụ ibu dị arọ.+ Ume dị m n’ahụ́ gwụrụ ka ebe anwụ mịkọọrọ mmiri n’oge ọkọchị. (Sila)
32:4 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 57 Ụlọ Nche,11/15/2009, p. 36/1/2001, p. 283/15/1993, p. 9-1010/1/1991, p. 17-18