Abụ Ọma 32:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 M mechara kwupụtara gị mmehie m. Ekpuchighị m njehie m.+ M sịrị: “M ga-ekwupụtara Jehova ihe ọjọọ ndị m mere.”+ Ị gbaghaara m mmehie m niile.+ (Sila) Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 32:5 Bịaruo Jehova Nso, p. 262 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 57 Ụlọ Nche,6/1/2001, p. 3012/1/1997, p. 11-12
5 M mechara kwupụtara gị mmehie m. Ekpuchighị m njehie m.+ M sịrị: “M ga-ekwupụtara Jehova ihe ọjọọ ndị m mere.”+ Ị gbaghaara m mmehie m niile.+ (Sila)
32:5 Bịaruo Jehova Nso, p. 262 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 57 Ụlọ Nche,6/1/2001, p. 3012/1/1997, p. 11-12