Abụ Ọma 32:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ọ bụ ya mere onye ọ bụla nke jisiri gị aka ike ga-eji rịọ gị arịrịọ n’ekpere+Mgbe a ka nwere ike ịchọta gị.+ Mgbe ahụ, nsogbu ndị yiri idei mmiri agaghị eru n’ebe ọ nọ. Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 32:6 Ụlọ Nche,1/15/1999, p. 20
6 Ọ bụ ya mere onye ọ bụla nke jisiri gị aka ike ga-eji rịọ gị arịrịọ n’ekpere+Mgbe a ka nwere ike ịchọta gị.+ Mgbe ahụ, nsogbu ndị yiri idei mmiri agaghị eru n’ebe ọ nọ.