Abụ Ọma 32:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ị bụụrụ m ebe nzuzo. Ị ga-echebe m n’oge nsogbu.+ Ị ga-eme ka ndị ga-eti mkpu ọṅụ maka na ị napụtala m gbaa m gburugburu.+ (Sila) Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 32:7 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),11/2021, p. 6
7 Ị bụụrụ m ebe nzuzo. Ị ga-echebe m n’oge nsogbu.+ Ị ga-eme ka ndị ga-eti mkpu ọṅụ maka na ị napụtala m gbaa m gburugburu.+ (Sila)