Abụ Ọma 33:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ezi omume na ikpe ziri ezi na-amasị ya.+ Ịhụnanya* Jehova juru ebe niile n’ụwa.+