Abụ Ọma 33:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ka ndị niile bi n’ụwa tụọ egwu Jehova.+ Ka ndị niile bi n’ụwa sọpụrụ ya.