Abụ Ọma 34:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 M* ga-eji Jehova nyaa isi.+ Ndị dị umeala n’obi ga-anụ ya ma ṅụrịa ọṅụ. Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 34:2 Ụlọ Nche,3/1/2007, p. 22-23