Abụ Ọma 35:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ma m* ga-aṅụrị ọṅụ n’ihi Jehova. M ga-enwe obi ụtọ maka na ọ na-azọpụta m.