Abụ Ọma 35:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Mgbe ahụ, m ga-anọ n’ọgbakọ buru ibu kelee gị.+ M ga-anọ n’etiti ìgwè mmadụ too gị.