Abụ Ọma 35:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Jehova Chineke m, biko, gosi na ị bụ onye ezi omume+ mgbe ị na-ekpe m ikpe. Ekwela ka ha ṅụrịa ọṅụ n’ihi ihe mere m.
24 Jehova Chineke m, biko, gosi na ị bụ onye ezi omume+ mgbe ị na-ekpe m ikpe. Ekwela ka ha ṅụrịa ọṅụ n’ihi ihe mere m.