Abụ Ọma 38:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ma m na-eme ka onye ntị chiri. Anaghị m ege ihe ha na-ekwu.+ M na-eme ka onye ogbi. Anaghị m ekwu ihe ọ bụla.+
13 Ma m na-eme ka onye ntị chiri. Anaghị m ege ihe ha na-ekwu.+ M na-eme ka onye ogbi. Anaghị m ekwu ihe ọ bụla.+