Abụ Ọma 38:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Jehova, onye na-azọpụta m,+Biko, bịa ngwa ngwa ka i nyere m aka.