Abụ Ọma 39:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 “Jehova, biko, nyere m aka ka m mara ihe ga-emecha mee m,Nakwa mgbe m ga-anọru ndụ,+Ka m wee mara otú ndụ m dịruru mkpirikpi.
4 “Jehova, biko, nyere m aka ka m mara ihe ga-emecha mee m,Nakwa mgbe m ga-anọru ndụ,+Ka m wee mara otú ndụ m dịruru mkpirikpi.