Abụ Ọma 40:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Jehova, ahapụla imere m ebere. Biko, na-echebe m mgbe niile n’ihi ịhụnanya gị* nakwa n’ihi na ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 40:11 Ụlọ Nche,6/1/2005, p. 9, 11
11 Jehova, ahapụla imere m ebere. Biko, na-echebe m mgbe niile n’ihi ịhụnanya gị* nakwa n’ihi na ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.+