Abụ Ọma 40:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọdachi ndị na-abịara m karịrị akarị nke na enweghị m ike ịgụta ha ọnụ.+ Mmehie m dị nnọọ ọtụtụ nke na anaghị m ahụ ụzọ.+ Ha dị ọtụtụ karịa ntutu isi m,Obi adaakwala m mbà.
12 Ọdachi ndị na-abịara m karịrị akarị nke na enweghị m ike ịgụta ha ọnụ.+ Mmehie m dị nnọọ ọtụtụ nke na anaghị m ahụ ụzọ.+ Ha dị ọtụtụ karịa ntutu isi m,Obi adaakwala m mbà.