Abụ Ọma 41:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 Onye na-emetere onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya ebere na-enwe obi ụtọ.+ Jehova ga-anapụta ya n’ụbọchị ọdachi ga-adakwasị ya. Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 41:1 Ụlọ Nche,12/1/2010, p. 22-236/15/2006, p. 14-1510/1/1991, p. 14
41 Onye na-emetere onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya ebere na-enwe obi ụtọ.+ Jehova ga-anapụta ya n’ụbọchị ọdachi ga-adakwasị ya.