Abụ Ọma 41:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Jehova ga-echebe ya ma dowe ya ndụ. A ga-akpọ ya onye obi ụtọ n’ụwa.+ Ị gaghị ahapụ ya ka ndị iro ya mee ya ihe ha bu n’obi.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 41:2 Ụlọ Nche,12/15/2015, p. 2410/1/1991, p. 14
2 Jehova ga-echebe ya ma dowe ya ndụ. A ga-akpọ ya onye obi ụtọ n’ụwa.+ Ị gaghị ahapụ ya ka ndị iro ya mee ya ihe ha bu n’obi.+