Abụ Ọma 41:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 N’ihi na m kwuru, sị: “Jehova, biko, meere m amara.+ Gwọọ m,*+ n’ihi na emehiela m gị.”+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 41:4 Ụlọ Nche,12/15/2015, p. 24-25