Abụ Ọma 41:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ọ bụrụ na otu onye n’ime ha abịa ịhụ m, ọ* na-aghara m ụgha. Ọ na-achọta ihe ọjọọ ọ ga-ekwu. Ya pụzie, ya akọsawa ya.
6 Ọ bụrụ na otu onye n’ime ha abịa ịhụ m, ọ* na-aghara m ụgha. Ọ na-achọta ihe ọjọọ ọ ga-ekwu. Ya pụzie, ya akọsawa ya.