Abụ Ọma 42:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ndị iro m bu iwe na ọnụma n’obi na-akparị m.* Ha na-akparị m mgbe niile, na-asị: “Olee ebe Chineke gị nọ?”+
10 Ndị iro m bu iwe na ọnụma n’obi na-akparị m.* Ha na-akparị m mgbe niile, na-asị: “Olee ebe Chineke gị nọ?”+