Abụ Ọma 42:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Gịnị mere m* ji daa mbà? Gịnị mere na obi anaghị ezu m ike? M ga-echere Chineke,+N’ihi na m ka ga-eto ya ebe ọ bụ Onye Nzọpụta m kachanụ na Chineke m.+
11 Gịnị mere m* ji daa mbà? Gịnị mere na obi anaghị ezu m ike? M ga-echere Chineke,+N’ihi na m ka ga-eto ya ebe ọ bụ Onye Nzọpụta m kachanụ na Chineke m.+