Abụ Ọma 43:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Mgbe ahụ, m ga-abịa n’ebe ịchụàjà Chineke,+Bịakwute Chineke, onye na-eme ka m na-enwe nnukwu aṅụrị. Chineke, bụ́ Chineke m, m ga-eji ụbọ akwara too gị.+
4 Mgbe ahụ, m ga-abịa n’ebe ịchụàjà Chineke,+Bịakwute Chineke, onye na-eme ka m na-enwe nnukwu aṅụrị. Chineke, bụ́ Chineke m, m ga-eji ụbọ akwara too gị.+