Abụ Ọma 45:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ọ bụ gị kacha ụmụ nwoke niile maa mma. Okwu dị mma na-esi n’ọnụ gị apụta.+ Ọ bụ ya mere Chineke ji gọzie gị ruo mgbe ebighị ebi.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 45:2 Ụlọ Nche,2/15/2014, p. 48/15/2002, p. 12
2 Ọ bụ gị kacha ụmụ nwoke niile maa mma. Okwu dị mma na-esi n’ọnụ gị apụta.+ Ọ bụ ya mere Chineke ji gọzie gị ruo mgbe ebighị ebi.+