Abụ Ọma 45:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ị hụrụ ezi omume n’anya,+ ị kpọkwara ajọ omume asị.+ Ọ bụ ya mere Chineke, bụ́ Chineke gị, ji tee gị mmanụ+ ma mee ka ị na-aṅụrị ọṅụ+ karịa ndị ibe gị. Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 45:7 ‘Onye Na-eso Ụzọ M’, p. 58-59 Ụlọ Nche,2/15/2014, p. 4-51/15/1990, p. 17-18
7 Ị hụrụ ezi omume n’anya,+ ị kpọkwara ajọ omume asị.+ Ọ bụ ya mere Chineke, bụ́ Chineke gị, ji tee gị mmanụ+ ma mee ka ị na-aṅụrị ọṅụ+ karịa ndị ibe gị.