Abụ Ọma 45:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ndị ada eze so n’ụmụ agbọghọ ndị ị kwanyeere ùgwù. Nwunye eze akwụrụla n’aka nri gị, e jikwa ọlaedo kacha mma* chọọ ya mma.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 45:9 Ụlọ Nche,2/15/2014, p. 9
9 Ndị ada eze so n’ụmụ agbọghọ ndị ị kwanyeere ùgwù. Nwunye eze akwụrụla n’aka nri gị, e jikwa ọlaedo kacha mma* chọọ ya mma.+