Abụ Ọma 46:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ na-eme ka agha kwụsị n’ebe niile n’ụwa.+ Ọ na-agbaji ụta, na-agbajisịkwa ube. Ọ na-agba ụgbọ e ji alụ agha* ọkụ. Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 46:9 Ụlọ Nche,1/1/2004, p. 54/15/1990, p. 5
9 Ọ na-eme ka agha kwụsị n’ebe niile n’ụwa.+ Ọ na-agbaji ụta, na-agbajisịkwa ube. Ọ na-agba ụgbọ e ji alụ agha* ọkụ.