Abụ Ọma 48:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ugwu Zayọn nke dị n’ime ime ebe ugwu,Bụ́ obodo Eze Ukwu,+Mara mma n’ebe dị ezigbo elu ọ dị, bụrụkwa obodo na-eme ka ụwa niile ṅụrịa ọṅụ.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 48:2 ‘Ezi Ala’, p. 20
2 Ugwu Zayọn nke dị n’ime ime ebe ugwu,Bụ́ obodo Eze Ukwu,+Mara mma n’ebe dị ezigbo elu ọ dị, bụrụkwa obodo na-eme ka ụwa niile ṅụrịa ọṅụ.+