Abụ Ọma 48:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’ụlọ elu ndị a rụsiri ike dị na ya,Chineke emeela ka a mara na ya bụ ebe mmadụ na-agbaba, aka aghara ịkpa ya.+
3 N’ụlọ elu ndị a rụsiri ike dị na ya,Chineke emeela ka a mara na ya bụ ebe mmadụ na-agbaba, aka aghara ịkpa ya.+