Abụ Ọma 48:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Anyị nọ n’obodo Jehova nke ụsụụ ndị agha, n’obodo Chineke anyị,Hụ ihe ndị anyị nụrụ n’akụkọ. Chineke ga-echebe obodo a ruo mgbe ebighị ebi.+ (Sila)
8 Anyị nọ n’obodo Jehova nke ụsụụ ndị agha, n’obodo Chineke anyị,Hụ ihe ndị anyị nụrụ n’akụkọ. Chineke ga-echebe obodo a ruo mgbe ebighị ebi.+ (Sila)