Abụ Ọma 48:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Chineke, otuto a na-eto gị na-eru n’ebe niile n’ụwaOtú aha gị si ede ude n’ebe niile n’ụwa.+ Ị na-eji ike* gị eme ihe ziri ezi.+
10 Chineke, otuto a na-eto gị na-eru n’ebe niile n’ụwaOtú aha gị si ede ude n’ebe niile n’ụwa.+ Ị na-eji ike* gị eme ihe ziri ezi.+