Abụ Ọma 48:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Chebaranụ mgbidi ya ndị siri ike echiche.+ Leruonụ ụlọ elu ndị dị na ya a rụsiri ike anya,Ka unu wee kọọrọ ya ọgbọ ndị na-abịa abịa. Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 48:13 Ụlọ Nche,7/15/2015, p. 9
13 Chebaranụ mgbidi ya ndị siri ike echiche.+ Leruonụ ụlọ elu ndị dị na ya a rụsiri ike anya,Ka unu wee kọọrọ ya ọgbọ ndị na-abịa abịa.