Abụ Ọma 49:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Gịnị mere m ga-eji tụọ egwu n’oge nsogbu,+Mgbe ndị chọrọ ịgba m mgba okpuru ji ihe ọjọọ ha na-eme gbaa m gburugburu?
5 Gịnị mere m ga-eji tụọ egwu n’oge nsogbu,+Mgbe ndị chọrọ ịgba m mgba okpuru ji ihe ọjọọ ha na-eme gbaa m gburugburu?