-
Abụ Ọma 49:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 Ihe ha chọrọ bụ ka ụlọ ha dịruo mgbe ebighị ebi,
Ka ụlọikwuu ha dịrị n’ọgbọ niile.
Ha agụọla ala ha aha ha.
-
11 Ihe ha chọrọ bụ ka ụlọ ha dịruo mgbe ebighị ebi,
Ka ụlọikwuu ha dịrị n’ọgbọ niile.
Ha agụọla ala ha aha ha.