Abụ Ọma 49:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 N’ihi na e nweghị otu mkpụrụ ihe ọ ga-ewere ma ọ nwụọ.+ Akụnụba ya agaghị eso ya banye n’ili.+