Abụ Ọma 50:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 50 Chi kacha chi niile, bụ́ Jehova,+ ekwuola okwu. Ọ na-enye iwu ka ndị niile bi n’ụwa gbakọtaMalite n’ebe ọwụwa anyanwụ ruo n’ebe ọdịda anyanwụ.
50 Chi kacha chi niile, bụ́ Jehova,+ ekwuola okwu. Ọ na-enye iwu ka ndị niile bi n’ụwa gbakọtaMalite n’ebe ọwụwa anyanwụ ruo n’ebe ọdịda anyanwụ.