Abụ Ọma 50:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Na-ekele Chineke. Ọ bụ ya bụ àjà ị ga-achụrụ ya,+Mezuokwa nkwa i kwere Onye Kacha Elu.+