Abụ Ọma 51:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ bụ gị ka m kacha mehie.+ M meela ihe dị njọ n’anya gị.+ N’ihi ya, ị bụ onye ezi omume ma i kwuo okwu,A gaghịkwa ata gị ụta mgbe ị na-ekpe ikpe.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 51:4 Ụlọ Nche,3/15/1993, p. 11
4 Ọ bụ gị ka m kacha mehie.+ M meela ihe dị njọ n’anya gị.+ N’ihi ya, ị bụ onye ezi omume ma i kwuo okwu,A gaghịkwa ata gị ụta mgbe ị na-ekpe ikpe.+