Abụ Ọma 51:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Mee ka obi dịghachi m ụtọ otú ọ dị m mgbe ị zọpụtara m.+ Mee ka irubere gị isi na-agụ m agụụ. Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 51:12 Ụlọ Nche,3/15/1993, p. 14-15