Abụ Ọma 51:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Mgbe ahụ, àjà ndị ezi omume na-achụ ga-amasị gị,Ma àjà dị iche iche a na-esu ọkụ ma àjà ndị a na-esucha ọkụ. A ga-ejizi ọtụtụ oké ehi chụọ àjà n’ebe ịchụàjà gị.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 51:19 Ụlọ Nche,3/15/1993, p. 18
19 Mgbe ahụ, àjà ndị ezi omume na-achụ ga-amasị gị,Ma àjà dị iche iche a na-esu ọkụ ma àjà ndị a na-esucha ọkụ. A ga-ejizi ọtụtụ oké ehi chụọ àjà n’ebe ịchụàjà gị.+