Abụ Ọma 52:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ma, m ga-ama pokopoko n’ụlọ Chineke otú osisi oliv si ama pokopoko. Obi siri m ike na Chineke ga-ahụ m n’anya*+ ruo mgbe niile ebighị ebi. Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 52:8 Ụlọ Nche,6/1/2006, p. 117/1/2005, p. 13-145/15/2000, p. 29
8 Ma, m ga-ama pokopoko n’ụlọ Chineke otú osisi oliv si ama pokopoko. Obi siri m ike na Chineke ga-ahụ m n’anya*+ ruo mgbe niile ebighị ebi.