Abụ Ọma 53:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 53 Ndị nzuzu* na-asị n’obi ha: “Jehova adịghị.”+ Ihe ọjọọ ha na-eme rụrụ arụ, na-asọkwa oyi. E nweghị onye na-eme ihe dị mma.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 53:1 Ụlọ Nche,6/1/2006, p. 9-1010/1/1997, p. 6-7
53 Ndị nzuzu* na-asị n’obi ha: “Jehova adịghị.”+ Ihe ọjọọ ha na-eme rụrụ arụ, na-asọkwa oyi. E nweghị onye na-eme ihe dị mma.+