Abụ Ọma 55:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’ihi ihe onye iro m na-ekwuNakwa n’ihi nsogbu onye ajọ omume na-enye m. N’ihi na ha na-ekonye m nsogbu n’isi,Ha bukwaara m iwe n’obi.+
3 N’ihi ihe onye iro m na-ekwuNakwa n’ihi nsogbu onye ajọ omume na-enye m. N’ihi na ha na-ekonye m nsogbu n’isi,Ha bukwaara m iwe n’obi.+