Abụ Ọma 55:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọ bụghị onye iro na-akparị m.+ A sị na ọ bụ ya, m gaara edi ya. Ọ bụghị onye iro na-emegide m. A sị na ọ bụ ya, m gaara ezo ka ọ ghara ịhụ m. Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 55:12 Ụlọ Nche,4/1/1996, p. 29-30
12 Ọ bụghị onye iro na-akparị m.+ A sị na ọ bụ ya, m gaara edi ya. Ọ bụghị onye iro na-emegide m. A sị na ọ bụ ya, m gaara ezo ka ọ ghara ịhụ m.