Abụ Ọma 58:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Kama ime otú ahụ, unu na-echepụta ihe ọjọọ n’obi unu,+Jirikwa aka unu na-eme ihe na-adịghị mma n’ala unu.+
2 Kama ime otú ahụ, unu na-echepụta ihe ọjọọ n’obi unu,+Jirikwa aka unu na-eme ihe na-adịghị mma n’ala unu.+