Abụ Ọma 58:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ndị ajọ omume na-amalite mgbe a mụrụ ha* mewe ihe ọjọọ.* Ha na-enupụ isi. Ha bụ ndị ụgha malite mgbe a mụrụ ha. Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 58:3 Ụlọ Nche,6/1/2006, p. 10
3 Ndị ajọ omume na-amalite mgbe a mụrụ ha* mewe ihe ọjọọ.* Ha na-enupụ isi. Ha bụ ndị ụgha malite mgbe a mụrụ ha.