Abụ Ọma 58:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ka ha dị ka eju nke na-achọ ịnwụ anwụ.* Ka ha dị ka nwa nwụrụ n’ime afọ nke na-ahụghị ìhè anyanwụ.