Abụ Ọma 59:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Chineke, onye hụrụ m n’anya, ga-agbatara m ọsọ enyemaka.+ Chineke ga-eme ka m na-ele ndị iro m anya na-achị ha ọchị mgbe a na-emeri ha.+
10 Chineke, onye hụrụ m n’anya, ga-agbatara m ọsọ enyemaka.+ Chineke ga-eme ka m na-ele ndị iro m anya na-achị ha ọchị mgbe a na-emeri ha.+