Abụ Ọma 61:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ọ ga-anọ n’ocheeze* n’ihu Chineke ruo mgbe ebighị ebi.+ Chebe ya n’ihi ịhụnanya gị* nakwa n’ihi na ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.+
7 Ọ ga-anọ n’ocheeze* n’ihu Chineke ruo mgbe ebighị ebi.+ Chebe ya n’ihi ịhụnanya gị* nakwa n’ihi na ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.+