Abụ Ọma 65:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ị na-eme ka mmiri dee ebe ndị a kọrọ akọ na ya, kposaakwa ájá ndị a kọrọ akọ. Ị na-eme ka mmiri ozuzo dee ya. Ị na-agọzi ya ka ihe a kụrụ na ya na-epu.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 65:10 Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 175
10 Ị na-eme ka mmiri dee ebe ndị a kọrọ akọ na ya, kposaakwa ájá ndị a kọrọ akọ. Ị na-eme ka mmiri ozuzo dee ya. Ị na-agọzi ya ka ihe a kụrụ na ya na-epu.+